Rok Studios

Rok Studios bụ ụlọ ọrụ na-emepụta ihe nkiri na Naijiria. Ụlọ mmepụta ya dị na Anthony Village, Lagos. Mary Remmy Njoku guzobere ụlọ ọrụ ahụ n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2013.[1] Na mgbakwunye na ọtụtụ ihe nkiri ya, Rok Studios emepụtala ihe karịrị usoro TV iri na abụọ.[2]

Ihe ndị a ma ama sitere na Rok Studios gụnyere: Hazeezat[3] (2014), Thy Will Be Done (ihe nkiri), Festac Town, - TV Series (2014), na A Northern Affair (2014) (nke Mary Remmy Njoku mepụtara).[4][5][6]

Mary Njoku malitere ROK na Sky, netwọk na-agbasa na UK na Naịjirịa High Commission na UK na afọ 2016.[7][8]

N'ọnwa Julaị na afọ 2019, Canal+ Group nwetara ROK.[9] Mary Njoku nọgidere dị ka onye isi nchịkwa nke ROK n'okpuru nnweta Canal +.[10]

  1. Mary Remmy Njoku on iROKOtv | Number One Home For Nollywood & Ghanaian Movies. Irokotv.com. Archived from the original on 2015-03-21. Retrieved on 2015-03-27.
  2. "I've proven critics wrong— Mary Remmy-Njoku", Punch Newspapers. Retrieved on 2017-03-31. (in en-US)
  3. Watch Mike Ezuruonye, Mary Njoku, Segun Arinze, Alex Ekubo in 'Hazeezat' on IROKOtv Today!. Bellanaija.com (2014-12-30). Retrieved on 2015-03-27.
  4. BBC World Service - Newsday, Nollywood Film First at London's IMAX. Bbc.co.uk. Retrieved on 2015-03-27.
  5. Fab Photos! Ramsey Nouah, Mercy Johnson-Okojie, Esama of the Benin Kingdom & More at the Movie Premiere of 'Thy Will Be Done'. Bellanaija.com (2015-02-27). Retrieved on 2015-03-27.
  6. Festac Town - All seasons on iROKOtv | Number One Home For Nollywood & Ghanaian Movies. Irokotv.com. Archived from the original on 2015-02-21. Retrieved on 2015-03-27.
  7. https://nairametrics.com/2019/07/27/everything-you-need-to-know-about-mary-njoku-founder-of-the-newly-acquired-rok/ Nairametrics.com
  8. Famuyiwa (2019-07-27). Everything you need to know about Mary Njoku, founder of the newly acquired ROK | (en-GB). Nairametrics. Retrieved on 2020-02-23.
  9. Vivendi's CanalPlus Acquires Leading Nigerian Studio ROK.
  10. Canal+ acquires Nollywood studio ROK from IROKOtv to grow African film.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy